Mohammed Ali

O sị Wikiquote

Mohammed Ali

Ọ baghị uru igbu mmadụ n'ama iti ọkpọ belụsọ o kwesiri ọnye ahụ.
Aga m ala ezumike nka n'ihi onweghịzi ihe dị ụtọ na-iti ndị mmadụ ihe.
Nwoke ahụ hụrụ ụwa anya mgbe ọ dị afọ iri ise dika o si hụ ya mgbe ọ dị afọ iri abụọ akwọọla ndụ afọ iri atọ n'ime ndụ ya.


Muhammed Ali (Onye a mụrụ Cassius Marcellus Clay Jr., ka ọnwa Jenuwarị dị n'mkpụrụ ụbọchị iri na asaa n'afọ 1942 biri ndụ wee ruo Ka ọnwa Junu dị na mkpụrụ ụbọchị atọ n'afọ 2016)bụ onye America eji iti ọkpọ mara, onye na-agbara otu ọbụla ọ kwenyere na ya ọgụ, onye na-eme ihe nkiri, aka na-eme mma, onye tuuru ugo na mmeri ugboro atọ n'iti ọkpọ nke kachasị di elu na mba ụwa niile bido n'agbata afọ 1964 ruo 1979. Aha eji mara ya bụ The Greatest, a kachasi kwanyere ya ugwu ma mee ya onye ama ama kachasị eti ọkpọ na senturi iri abụọ.


Okwu ndị o kwuru[dezie]

  • Ọ baghị uru igbu mmadụ n'ama iti ọkpọ belụsọ o kwesiri ọnye ahụ .

Ihe o kwuru ka ogboo ọgọ bụ referee kwụsịrị ọgọ ya na Jimmy Ellis n'agba nke iri na abụọ n'ọnwa Juli n'afọ 1971

    • Nwoke a ahụ hụrụ ụwa anya mgbe ọ dị afọ iri ise dika o si hụ ya mgbe ọ dị afọ iri abụọ akwọọla ndụ afọ iri atọ n'ime ndụ ya.
      • Anyị niile nwere otu Chi kama uzọ anyi si ekpere ya dị iche

Nkokọ Mpụga[dezie]