Jump to content

Mohamed Altoum

O sị Wikiquote

Mohamed Atloum Mohamed Altoum (amụrụ na Khartoum, Sudan) bụ onye na-ese foto nọrọ onwe onye na Sudan. Ọ bụ otu n'ime ndị tọrọ ntọala 'Otú ndi na-ese foto nke Sudanese ( Sudanese Photographers Group') Ọ bụ onye amara maka akụkọ foto ya gbasara ndị mbịarambịa nke ndị Sudan bi na Nairobi, Kenya. Akụkọ foto ya ọzọ bụ Hoshmmar, bụ ebe ọ na-enyocha ndụ nna ya nwụrụ anwụ site na Kenya, Sudan na Egypt iji nyochaa ihe nketa ya.

Okwu ndị Okwụrụ

[dezie]
  • "iji kwalite nka anyị bụ igosi ụwa foto ndị Sudan".

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: