Gaa na ọdịnaya

Mo Abudu

Sitere na Wikiquote

Mosunmola Abudu onye a na-akpọkarị Mo Abudu, bụ onye mgbasa ozi nke Naijiria, àgwà mgbasa ozi, ọrụ ebere, na onye na-ahụ maka nhazi akụ na ụba mmadụ. Nwanyi Forbes kowara ya dika "Nwanyi kacha enwe ọganihu n' Afrika."

Mo Abudu

Kwotu

[dezie]
  • Anyị kwurịtara mmekọrịta, mmegbu, ịgba alụkwaghịm na ihe ndị ọzọ. N'obodo anyị, ụmụnwanyị enweghị ụzọ ọpụpụ maka ihe ndị a. Nanị ụzọ ọpụpụ bụ ụka. Na ụka enweghị ike ijikwa ihe niile. Ahụrụ m oghere.”

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: