Micere Githae Mugo

O sị Wikiquote
Micere Githae Mugo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKenya, Zimbabwe, Njikota Obodo Amerika Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Disemba 1942 Dezie
Ebe ọmụmụBaricho Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya30 Jụn 2023 Dezie
Ebe ọ nwụrụSyracuse Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
onye were ọrụSyracuse University Dezie
ebe agụmakwụkwọMakerere University, University of Toronto, University of New Brunswick, Alliance Girls High School Dezie
Onye òtù nkeRoyal African Society Dezie

Micere Githae Mugo

'Micere Githae Mugo (amụrụ Madeleine Micere Githae na 1942) bụ onye odee egwuregwu, ode akwụkwọ, onye ndọrọndọrọ, onye nkuzi na onye na-ede uri sitere na Kenya. Ọ bụ onye nkatọ edemede na prọfesọ nke akwụkwọ na Ngalaba African American Studies na Mahadum Syracuse. A manyere ya ipu na Kenya jee biri n'ala ọzọ na 1982 n'oge ọchịchị aka ike Daniel Arap Moi maka mmegide wee kwaga nkuzi na Zimbabwe, nakwa na United Steeti.

Ihe o kwụru[dezie]

Okwu gbasara Micere Githae Mugo[dezie]

  • Mugo bụ onye na-ede uri nwere ọrụ ozi n'ime obodo ya, nke na-anabata agbụrụ ojii, ndị ọ na-enweghị ka ọ ra ha, na ụdị okike nwanyị ya. Ọ dị ka ọ na-ekwu maka ndị Africa na ndị ojii, ụmụ nwanyị, na ndị e wedara n'ala.

Njikọ Mpuga[dezie]