Mia Couto

O sị Wikiquote

Mia Couto

  • Mia Couto (amụrụ 5 Julaị 1955), pseudonym nke António Emílio Leite Couto, bụ onye ode akwụkwọ Mozambique na onye meriri ihe nrite 2014 Neustadt International Prize for Literature na 2013 Camões Prize.

Ihe ndi Okwuru[dezie]

  • Mgbe ndị mmadụ nwere ntụkwasị obi zuru oke zutere ndị mmụọ, akụkọ ha na-esiri ike ịkọwapụta.

Sleep Walking Land[dezie]

- Ojii anaghị amasị m, Kindzu.
- Gịnị? Olee ndi masịrị gị? Ndị ọcha?
- Achọghịkwa m.
- Amatala m: ndị India na-amasị gị, agbụrụ gị.
- Ndi mmadụ na-enweghị agbụrụ na-amasị m, ọ bụ ya mere Kindzu ji amasị m

Edensibia[dezie]

[1]