Mercy Chinwo

O sị Wikiquote

Mercy Chinwo

Mercy Chinwo bụ onye egwu ozi ọma nke Naijiria, onye ọbụ abụ na onye na-ede abụ. Ọ meriri Nigerian Idol Season 2 na 2012.

Okwu ndị ọkwụrụ[dezie]

  • Okwukwe anyị adabereghị n’ihe anyị na-ahụ, okwukwe anyị dabere na onye Chineke bụ.

Okwu banyere ya[dezie]

  • Ị pụghị ịbụ abụ ozioma ma na-eduhie mmadụ n'otu oge, ezi Onye Kraịst kwesịrị ịdị ezigbo mma na ọ bụghị onye na-eduhie eduhie, Mercy Chinwo kpachara anya.
    • [1] Onye nkwusa na ibe mgbasa ozi mmekọrịta ya.


Njikọ mpụga[dezie]