Gaa na ọdịnaya

Mechthild of Magdeburg

Sitere na Wikiquote
Mechthild of Magdeburg
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịJémanị Dezie
aha n'asụsụ obodoMechthild von Magdeburg Dezie
aha enyereMechthild Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1207 Dezie
Ebe ọmụmụArchbishopric of Magdeburg Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1282 Dezie
Ebe ọ nwụrụKloster Helfta Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaGerman Dezie
Asụsụ ọ na-edeGerman Dezie
ọrụ ọ na-arụphilosopher, odee akwụkwọ, mystic, beguine Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaụlọ ụka ndi Catholic Dezie
usoro okpukperechiCistercians Dezie
Ụbọchị oriri15 Ọgọọst Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikecopyrights on works have expired Dezie

'Mechthild (ma ọ bụ Mechtild, Matilda, Matelda) nke Magdeburg (ihe dị ka afọ 1207 – ihe dị ka afọ 1282/1294), onye otu Beguine, bụ onye Kraịst nke oge ochie (oge etiti) nke nwere ahụmahụ miri emi nke mmụọ na njikọ ya na Chineke (mystic); akwụkwọ ya bụ "Das fließende Licht der Gottheit" (Ìhè Chineke Na-asọba) kọwara ọhụụ ndị o nwere banyere Chineke. Ọ bụ onye mbụ nwere ụdị ahụmahụ a dere ihe n'asụsụ German.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Ihe anyị maara abaghị uru ma ọlị ma ọ bụrụ na anyị ahụghị Chineke n'anya n'ezie n'ihe niile.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: