Maya Angelou

O sị Wikiquote
Maya Angelou (2013)

Maya Angelou amụrụ Marguerite Annie Johnson bụ ede abụ nke Amerika bụrụkwa memoristi na onye nkechi ya ọnụ ndị mmadụ (amụrụ n'abalị anọ nke ọnwa Eprel, afọ 1928)na St. Louis, Missouri,US. Ọnwụ zutere ya mgbe ọdị̀̀afọ iri asatọ na isii n'abalị iri abụo na asatọ nke ọnwa Mee, afọ 2014.

Kwotu[dezie]

  1. Amụtaram na ndị mmadụ nwere ike ichefu ihe I kwuru,ma chefuo kwa ihe imere mana ndị mmadụ agaghị echefunata otu isiri kpasi ha àgwà mmetụta mmụọ.
  2. Mgbe mmadụ gosipụtara gị onwe ha na mbụ,kwere ha.
  3. Rio ihe ọbụla ịchọrọ ma dị njikere iweta aririo gị.
  4. Ihe merelam nwere ike owetara mgbanwe mana agaghị ma ekwe ka o wetuo ógóm.

Nrụtụaka[dezie]

Angelou dedicated her 1993 book of essays Wouldn't Take Nothing for My Journey Now to Winfrey.[70][dezie]