Mavis Moyo

O sị Wikiquote

Mavis Moyo

Mavis Moyo (amụrụ 17 Julaị 1929) bụ onye mgbasa ozi ochie nke Radio Zimbabwe (ZBC Radio 4) na onye guzobere otu Federation of African Media Women Zimbabwe (FAMWZ) 1985). N'ime afọ ndị 1980 na 1990 ọ na-eduzi ọrụ, nke a bịara mara dị ka Development Through Radio (DTR) gafee Zimbabwe na mpaghara South Africa dum.

Okwu ndị ọkwụrụ[dezie]

  • Agam aga gwa ndi okachamara ka anyi kuziere gi ka esi esi mmanụ na redio..
    • Moyo, M., & Quarmyne, W. (1994). (akụkọ na-ebipụtaghị). Mmepe Site na Redio (DTR) Project (Zimbabwe) - Nzikọrịta ozi na Nlereanya Mmepe.