Matilde Asensi

O sị Wikiquote

Matilde Asensi

Matilde Asensi Carratalá (amụrụ 1962) bụ onye odeakụkọ na onye ode akwụkwọ si Spain, ọ pụrụ iche na akwụkwọ akụkọ ihe mere eme na mgbe gara aga.

Ihe ndị Okwuru[dezie]

  • A gwara m gị na ihe niile bụ nwa oge nakwa ihe niile na-agbanwe agbanwe. Anyị onwe anyị nwekwara ohere ịgbanwe mgbe niile.
  • Ndị mmeri na ndị meriri emeri dere akụkọ ihe mere eme, ka oge na-aga, na-enweta ikike ịmanye anyị ikwere ihe ha dere, mee ka anyị chefuo ihe a na-edeghị ede ma mee ka anyị na-atụ egwu ihe na-emeghị eme.[1]
  • Wepụ akwụkwọ ndị ahụ na okpuru ulo! Hapunu ihe ọ bula n'ulo uku Chineke! Nweta igbe dị na esplanade, anyị ga-ezute n'ọnụ ụzọ Al-Aqsa n'abalị. [2]
  • Onye ọ bụla na-ekiri ihe omume site n'akụkụ ya, na-atụgharị ihu ya na mgbidi ka ọ ghara ịhụ ihe ọ na-achọghị.[3]

Ebensidee[dezie]