Maryam Ciroma

O sị Wikiquote

Maryam Ciroma (a mụrụ n'abali iri na otu n'ọnwa itoolu n'afọ1954) a họpụtara ya dika onye isi oche nke na-ahụ maka ihe gbasara Ụmụ nwanyi na Nigerian n'ọnwa asaa n'afọ 2005 onye mere nghọpụta bụ President Olusegun Obasanjo. E ji Saudatu Bungudu gbanwee ya mgbe President Umaru Yar'Adua mere nghọpụta nke ya n'ọnwa Asaa n'afọ 2007.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • M ga-eso ndị gọvanọ, ndị mmadụ, ndị ọchịchị na-arụkọ ọrụ.
  • "Nwanyị n'ozuzu enweghị mmasị na ọgba aghara ma ọ nwere ike ịsị mba, ọ nwere ike ịla azụ mgbe niile ma hụ na nnọkọ ahụ na-ebute ụzọ. Nke ahụ bụ ihe nwanyị nwere ike ime. Ọ gaghị ekwu nke ahụ n'ihi na enweghị m ike ịnweta ya, hapụ ya ka ọ daa. "

Njikọ Mpuga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: