Mary Uranta

O sị Wikiquote
Mary Uranta
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoMary Data Uranta Dezie
Aha ọmụmụMary Data Uranta Dezie
Aha enyereMary Dezie
Ebe ọmụmụUgwu Ọcha Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, omee, model, onye asọmpi ịma mma Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Sayensị Ọchịchị nke Rivers State, Holy Rosary College Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Mary Data Uranta bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye mmepụta ihe, onye nlereanya, onye na-agụ egwú na nwanyị ọchụnta ego. A mụrụ Mary Data Uranta ma zụlite ya na Port Harcourt, Rivers State, Nigeria. ọ gbara n'asọmpi ịma mma Miss Niger Delta, ebe ọ nwetara ọkwa nke onye mbụ.

Okwu okwuru[dezie]

  • Ọtụtụ ihe agbanweela gbasara m n'ụzọ m si eche echiche na nka nzikọrịta ozi. Onye ma mgbe m malitere ga-asị ma nke a ọ̀ bụ otu Meri ọ mabu. Ụlọ ọrụ ahụ enyerelam aka n'ịkwalitem ịghọ ihe m bụ taa.
  • Onye ọ bụla na-ekwu na m nwere udidi n'ebughi ihe ọj n'obi. Enwerem udidi n'ebughi ihe ọjọọ n'obi n'ezie a? Echerem na nke a bụ ụdịm na ọ nweghị ihe ọzọ. Maka m, ka m bụrụ ezigbo onye na-eme ihe nkiri, achọrọ m ịbụ onye mbụ.
  • Obi onye ọ bụla agbawalaa otu ugboro na ndụ. Enweghị m ike ịhọrọ ihe ọ bụla gbawaram obi m n'ezie. Ma n'ihe m nwere echiche a na-emeghị ihe ọjọọ, abụ m nwanyị siri ike. Ihe anaghị abịara m otú ndị mmadụ nwere ike isi na-eche m.
  • Ya mere, achọrọ m ka ndị mmadụ pụta bia kirie ihe nkiri a n'ihi na ọ na-eme ka ndị nkwarụ nwee olu.

Stereotyped movie

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: