Mary Saiki
Ọdịdị
Mary Saiki (amuru ya na 8 Eprel n'afọ 2000) bu onye egwuregwu bọọlụ Naijiria
Okwu Okwuru
[dezie]Agbaghara m football, ọzụzụ, ọtụtụ ihe na-efunahụ m na pitch. Anam ekpe ekpere maka ebere, Chukwu kwesiri imere Naijiria ebere ka anyi bido egwuregwu anyi dika ka anyi nwe oge n'efu maka onye obula no n'uwa.