Gaa na ọdịnaya

Mary Babirye Kabanda

Sitere na Wikiquote

Mary Babirye Kabanda' (amụrụ 23 November 1971) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda, na onye nkuzi. Amụrụ ya na Masaka ma bụrụkwa onye otu nzuko omeiwu nke iri ugbu a dịka onye omeiwu mpaghara Masaka.

Okwu ndị o kwuru

[dezie]
  • Kamgbe e binyere aka na nkwekọrịta imekọ ihe ọnụ n'etiti ndị isi pati na Onye isi ala Museveni, ọ nweghị akụkụ pati enwetela ọgbakọ.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Mary Babirye Kabanda na Wikikwuotu bekee

Mary Babirye Kabanda na Wikipidia Igbo