Gaa na ọdịnaya

Martin Luther King, Jr.

Sitere na Wikiquote
Àlụlụ àni nà ébé ȯbụla bụ áfụfụ ikpè kwuru ọtȯ ébé níle.

Dr. Martin Luther King Jr. (Önwa mbu 15, 1929 – Önwa ànọ 4, 1968) bu mgbe bu onye ụkọ Chukwu nke Baputistu, ónyé òtímkpú owere madu, na onye nwètéará Noble Peace Prize nke 1964. Ọ bụ mgbe áhụ dí Coretta Scott King, na nnà Martin Luther King III.

Nke nwere nkwadọ

[dezie]
  • Ndi enyi mu, I ma na ȯ dị ótu mgbe madu gi gbụ agbụ úkwụ ígwẹ nke na zọ na mmegbu .. Ȯ buru na anyi di na mmèfiè, Supreme Court nke àlá anyi dị kwa na mmèfiè. Ȯ búrú na anyi di na mmèfiè, Constitution nke Amerika dịkwà na njọ. Na ȯ búrú na anyi di na mmèfiè, Chukwu dị kwa na njọ. Ȯ búrú na anyi di na mmèfiè, Kristi nke Nazaret bụ nání onye échiche na nrọ nke nabiaghị na Àlà. Ȯ búrú na anyi di na mmèfiè, ikpè kwuru ọtȯ bụ àsí, ihunanya kwa ènwǵhi ísí. Anyi nwere ísí íke ebe nga na Montgomeri ka anyi rü na Í lü ruru mgbe "ikpè kwuru ọtȯ gị gbá kà mmiri, na ézí òmùme gi gba kà íyí ike.
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons