Martha Raye

O sị Wikiquote
Martha Raye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Aha enyereMartha Dezie
aha ezinụlọ yaRay Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Ọgọọst 1916 Dezie
Ebe ọmụmụButte Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya19 Ọktoba 1994 Dezie
Ebe ọ nwụrụLos Angeles Dezie
ihe kpatara ọnwụỌrịa oyi Dezie
Ebe oliliFort Bragg Main Post Cemetery Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye na-abụ abụ, stage actor, omee, omee ihe nkiri Dezie
ụdị ọrụ yafilm, singing, acting Dezie
ebe agụmakwụkwọProfessional Children's School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1934 Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịRepublican Party (United States) Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịpop music Dezie
Ihe nritePresidential Medal of Freedom, Jean Hersholt Humanitarian Award, Screen Actors Guild Life Achievement Award, kpakpando na Hollywood Walk of Fame Dezie

Martha Raye (Ọgọst 27, 1916 - Ọktoba 19, 1994) bụ onye onye na-emepụta ihe nkiri na-atọ ọchị na onye na-abụ abụ na Amerika.

Okwu Ndị O Kwuru[dezie]

  • Jụọ nwa agbọghọ ọ bụla ihe ga-akara ya mma karịa ịma mma, ọ ga-ekwu n'ọ bụ ịma mma karịa
    • Kà esi dee ya na Susan Horowitz: "Queens of comedy: Lucille Ball, Phyllis Diller, Carol Burnett, Joan Rivers" p. 128 [1]
  • Otu akwụkwọ kwuru na m bụ onye Katọlik, nke ọzọ asị na abụ m onye Juu. Echere m na nke ahụ dabara adaba n'ihi na dịka onye Metọdist echere m na m agaghị ekpebisi ike oge ụfọdụ.
    • Dịka esi kwuo ya na Jane Maddern Pittrone: Take It from the Big Mouth: The Life of Martha Raye, p. 216


  • Abụ m onye Republican n'ihi na m kwenyere n'usoro iwu, ike na nchekwa mba, oke ọchịchị, nnwere onwe onye ọ bụla, na ọrụ onwe onye dịka ntọala siri ike maka ọchịchị America. Ha na-eme ka mkpebi siri ike na United States bụ obodo kachasị ukwuu n'ụwa na anyị niile nwere ike inwe ekele ebighi ebi nye ndị nna anyị tọrọ ntọala maka ọmarịcha ihe nketa ha hapụrụ anyị taa.
    • Dịka esi kwuo ya na Jane Maddern Pittrone: Take It from the Big Mouth: The Life of Martha Raye, p. 220

Njikọ Mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: