Gaa na ọdịnaya

Marisa Merz

Sitere na Wikiquote

Marisa Merz'(amuru na 1931, na Turin, Italy) bu onye Italian sculptor, di ya nwuru nke Mario Merz na akụkụ nke mmegharị ahụ Arte Povera.


Ihe ndị Ọkwụrụ

[dezie]
  • Orụ ǹkà gbara anyị gburugburu, ụlọ niile juputara na ya, nke a bụ oge na-arụpụta ihe maka gị!
  • Mgbe ị na-ele anya, a na-enwe nnukwu oghere a mgbe niile!
  • O nwebeghị nkewa n'etiti ndụ m na ọrụ m.

Njikọ Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: