Marie claire Uwumuremyi

O sị Wikiquote
Marie claire Uwumuremyi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1979 Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Chamber of Deputies of Rwanda Dezie

Marie Claire Uwumuremyi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị [[Rwanda | Rwandan]. Kemgbe afọ 2018 ọ bụbu onye otu Chamber of Deputies. Na Septemba 2018 ọ ghọrọ MP maka Nyanza District, Southern Province, dịka onye nnọchi anya ụmụ nwanyị. Tupu aghọọ onye omeiwu, Marie Claire Uwumuremyi rụrụ ọrụ maka Land Bureau, dị ka onye na-ahụ maka ala na mpaghara na onye na-ahụ maka ọnụahịa ala. Ọ bụ onye isi oche nke National Women Council (CNF) na mpaghara ndịda. N'ọnwa Ọktoba 2018 ọ gara emume ụbọchị nri ụwa, na-akwado gọọmentị Rwandan Girinka programme (Otu ehi kwa otu ezinụlọ dara ogbenye). Na Disemba 2019, ahọpụtara ya na Kọmitii Executive nke Rwanda Chapter nke Commonwealth Women Parliamentarians (CWP)

Ihe ndị o kwuru[dezie]

Njikọ mpụga[dezie]