Marie Béatrice Umutesi
Ọdịdị
Marie Béatrice Umutesi
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Rwanda ![]() |
aha enyere | Marie ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Mee 1959 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Byumba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | French ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ ![]() |
Marie Béatrice Umutesi (amụrụ 1959), bụ Rwanda|Rwandan odee na-ede na French.
Okwu okwuru
[dezie]- Ọ ga-amasị m ịrara ihe nrite a nye ndị Congo bụ́ ndị tara ahụhụ kemgbe 1994 site ná mwakpo ugboro ugboro sitere ná mba ndị agbata obi, karịsịa Rwanda. (,,,) M na-enyefekwa ihe nrite a, nye ndị Kongo, bụ ndị si Bukavu ruo Kinshasa, nabatara m, nọrọ n'ụlọ, nye m nri ma lekọta m n'amaghị m, si otú a na-egosi ụmụ mmadụ n'agbanyeghị ọnọdụ dị egwu nke agha ahụ mere ngwa ngwa. M na-enyefe ndị enyi m, ndị Belgium, Kongo, German, Dutch bụ́ ndị nyeere m aka isi na Kongo pụọ ma rute ná nchebe na Belgium.
- Marie Béatrice Umutesi kwuru nke ahụ, n'okwu inye onyinye ya. (Jambo News, June 25, 2021)