Mariah Carey

O sị Wikiquote
Mariah Carey (2008)

Mariah Carey[dezie]

Mariah Carey (amụrụ 27 Maachị 1969), bụ onye America na-agụ abụ na onye na-eme ihe nkiri.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ọ bụrụ na ị kwenyere na onwe gị nke ọma ma mara ihe ịchọrọ, ị ga-eme ka ọ mee
  • mgbe ọ dị gị ka olileanya agakwaghị, leba anya n'ime gị ma gbasie ike, ị ga-emecha hụ eziokwu - dike ahụ dị n'ime gị.
  • Mgbe oke ifufe ọ bụla gasịrị, ọ bụrụ na ị na-ele anya nke ọma, egwurugwu na-apụta.
  • Enwere m ọnụ maka ihe m bụ na onye m bụ, na m ga-abụ naanị onwe m.

Ebenside[dezie]

https://www.azquotes.com/author/2462-Mariah_Carey