Maria Ressa
Ọdịdị
Maria Angelita Ressa a mụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa iri nke afọ 1963, bụ onye ntaakụkọ na odeakwụkwọ mba [[w:Filipin nakwa Amerika, otu onye hiwere nakwa onye isi Rappler,nakwazị onye filipin mbụ ritere Nobel Peace Prize.
Ihe ndị o kwuru
[dezie]- A mana mmadụ ikpe. Tinye onye gị n'ọnọdụ ha.[1]
- Ị gaghị enwe mmeri ma ọ bụrụ na ị dabubeghi.
- Ka ị na-eme ihe ọma na-aga, ka ọ na-afiwanye ahụ ị me ihe ọjọọ.
- A na me arụsi ọrụ ike, a ga m a bụrịrị ajọ nne. E nweghịdị m ike i lekọta ahịhịa!
- E kwela ka teknụzu tuzie ndụ gị