Margaret Nyakang'o
Ọdịdị
Margaret Nyakang
Margaret Nyakang'o (a mụrụ na 1959) bụ onye na-agụkọ ego , onye njikwa ego na onye ọrụ obodo na Kenya, onye ahọpụtara dị ka "Onye njikwa mmefu ego nke Republic of Kenya", na 18 Nọvemba 2019, onye nke abụọ ga-eje ozi n'ọrụ ahụ, kemgbe e hiwere ụlọ ọrụ. Ozugbo tupu ọrụ ya ugbu a, ọ bụ onye nduzi na Kenya National Bureau of Statistics (KNBS).
Ihe o kwụru
[dezie]- "...ịbawanye ego anyị na-enweta ma ọ bụ imeziwanye site n'ọkwa ebe anyị nọ ga-enye anyị nnwere onwe ịme mmefu ego na nke ahụ ga-emecha kwalite ọr ọrụ nye ụmụ amaala."
Njikọ mpụga
[dezie]- w:en:Margaret Nyakang'o na Wikipedia Bekee
- q:en:Margaret Nyakang'o na Wikiquote.