Margaret Kamar

O sị Wikiquote

Margaret Jepkoech Kamar' (a mụrụ 28 Eprel 1959) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Kenya na osote onye isi oche nke Sineti. Ọ bụ nwanyị mbụ a họpụtara dika osote onye isi okwu n'akụkọ ihe mere eme nke Sineti Kenya. O so na Jubilee Alliance Party. Ebu ụzọ họpụta ya ka ọ nọchite anya Uasin Gishu County na Senate nke Kenya kemgbe afọ 2017 ka e mechara ntuli aka ndị omeiwu Kenya nke 2017.



Okwu Okwuru[dezie]

  • "Site n'enyemaka m, ahụla m ka ndị na-eto eto na-alaghachi na akwụkwọ, ahụkwala m ndị inyom lụrụ di na-alaghachi n'ụlọ akwụkwọ sekọndrị. N'otu ebe a na-akpọkwa m prọfesọ nke ndị prọfesọ, nanị n'ihi na agbanyere m omenala ndị mmadụ ịlaghachi azụ n'ụlọ akwụkwọ ọ bụrụgodị na ha nwere ụmụ."


Njikọ mpụga[dezie]

  • Ederede [[wikiquote:|Margaret Kamar]] na Wikiquotes