Mamman Jiya Vatsa

O sị Wikiquote

Mamman Jiya Vatsa

General Mamman Jiya Vatsa OFR (3 Disemba 1940 – 5 Maachị 1986) bụ onye ọchịagha Naịjirịa na onye na-ede uri bụ onye jere ozi dịka onye minista Federal Capital Abuja, bụrụkwa onye otu Suppreme Military Council. Na 5 Maachị 1986, ndị ọchịchị ndị agha General Ibrahim Babangida (onye bụ enyi ya kemgbe ha bu nwata) gbúrù ya site na ikpe ụlọikpe ndị agha maka ịgba ọchịchị mgba okpuru metụtara atụmatụ agachaghị nke ọma maka iwepu onye isi ala.

Okwu ndị ọkwụrụ[dezie]

  • "M ga-anọgide na-agba akaebe n'ihu ikpe gị, na-agba akaebe n'ihu ikpe ziri ezi. M ga-akpọ asị na site na mgbe ị mesịrị, ụmụ m ga-atụ egwu usoro a na ha agaghị abịaru nso ya. Obere nwere onwe dị mma karịa ịgba ohu nke dị ukwuu.

Edensibia[dezie]