Mamela nyamza
Ọdịdị
Nyamzabụ onye na-agba egwu, onye nkuzi, onye na-agụ egwu, onye na-ahụ maka ọrụ, onye nduzi na onye na-akwado ọrụ na South Africa
Okwu okwuru
[dezie]- Mgbe nne m nwụchara, ọ na-adị m ka ọ̀ na-arọ m nrọ na-agwa m ka m jiri ịgba egwú na-akọ akụkọ. M mechara pụta n'ime ụlọ ịsa ahụ, amalitere m ịkpa ókè n'etiti ọha mmadụ na mgbe ahụ ka m chere, 'Ị maara, abụ m onye na-ese ihe, ya mere ka m bụrụ olu na-ekwu okwu ndị a niile.
- E nwere egwu na ụda, ogologo ụbọchị dum, na ọbụna n'okporo ámá mkpọtụ ghọrọ egwu ... M na-eji ahụ m emeghachi omume n'ụdị ụda ọ bụla, ma ọ bụ egwu, ịkwa ákwá, ma ọ bụ ikiri ụdị ọ bụla. Ihe mmadụ nwere ike iche n'echiche mere na Gugulethu na '80s
- Agbaala m egwu na Soweto, nke a meere my jiri nwee ngala n' ya ... Ọ dị nwute na ọ ka na-ahia anyị ahụ inwete ego ebe a n'ụlọ, ebe mba ụwa anyị anaghị etinye akwụkwọ, a na-akpọ anyị òkù.
Njikọ mpụga
[dezie]
[[Category: Ndị dị ndụ]