Makabelo Mosothoane
Ọdịdị
Makabelo Mosothoane
Makabelo Priscilla Mosothoane (amụrụ 1952) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Lesotho nke jere ozi dị ka onye minista na-ahụ maka agụmakwụkwọ na ọzụzụ nke obodo site na 2012 ruo 2015, na gọọmentị Tom Thabane. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nọọsụ na onye nkụzi ụlọ akwụkwọ tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị, ma bụrụkwa onyeisi oche nke ngalaba Red Cross Society.[https://en.wikipedia.org/wiki/%27Makabelo_Mosothoane
Ihe o kwụru
[dezie]- Dịka gọọmentị, a chọrọ ka anyị mepụta gburugburu ebe ụmụaka ga-esi amụta ihe, nwee ahụike na iru oke ike ha.
- Stakeholders kwadoro amụma nri ụlọ akwụkwọ, (Nọvemba 27, 2014), nke Lesotho Times dere.
- Dị ka onye minista na-ahụ maka agụmakwụkwọ na ọzụzụ na Lesotho, ana m arịọ ndị nne na nna nwere ụmụaka ka ha debanye aha ụmụ ha n’ụlọ akwụkwọ. Ha nwekwara ikike iru oke ike ha. Nke a bụ onyinye Krismas kacha mma nne na nna nwere ike inye.
- International Day of Persons with Disability na-elekwasị anya n'ịkwatu ihe mgbochi iji nweta ohere agụmakwụkwọ nha anya,( "Nọvemba 19, 2012"
Njikọ mpụga
[dezie]- w:en:Makabelo Mosothoane na Wikipedia Bekee
- w:q:Makabelo Mosothoane na wikiquote Bekee