Magaret Nakhla

O sị Wikiquote

Magaret Nakhla

Magaret Nakhla Margaret Nakhla bụ onye Ijipt na-ese ihe n'oge a. Nakhla, onye amuru 12/10/1908 n'Aleksandria, gụrụ nka na France ọkachamara n'ise mmanụ. Ọ nwetara diploma nkuzi ya na 1939, wee mụọ nkà nke eserese mgbidi na École du Louvre na 1951. Ọ kụziiri ihe na Institute of Fine Arts for Girls, Egypt.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • “Ụmụ nwanyị n’ime ndụ Kraịst”

[1]

Ebenside[dezie]