Loujain al-Hathloul
Ọdịdị
Loujain al-Hathloul amụrụ 31 Julaị 1989 bu onye Saudi na hụ maka ikike ụmụ nwanyị na Saudi Arabia, onye na-akwado ọrụ na onye mmekọrịta mgbasa ozi nke interneeti.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- M nọnyeere mgbalite ụmụ nwanyị na obodo Arab n'ihi na m chere ma nwe ike imezu okpukpe m (dị ka ndị ikom). Ọzọkwa, m ji nwa m nwanyị ụgwụ inye ya nsọpụrụ ndụ.
- Dị ka e hotara na Facebook censor,Arab Women's Rights Group (Nọvemba 13, 2012)
- M ga-emeri. Ọ bụghị ozugbo, ma maa.
- Dị ka e hotara na wait-for-our-right/ Ụmụ nwanyị 8 gosiri anyị ihe kpatara ụbọchị ụmụ nwanyị mba ụwa ji bụrụ ụbọchị a ga-ekwupụta: Anyị agaghị echere ikike anyị! (5 March 2017) site na Shiromi Pinto.
Njikọ mpụga
[dezie]- Weebụsaịtị
- Loujain al-Hathloul na Twitter.
- Loujain al-Hathloul na Facebook.