Lola Omolola
Ọdịdị
Lola Omolola (amuru August 1, 1976) bu onye Naijiria bu onye odeakụkọ hibere otu Female IN (FIN) na Facebook. Lola bụ nwanyị Naijiria mbụ mepụtara ebe ụmụ nwanyị ndị ọzọ nwere ike ịkọrọ akụkọ ha na-enweghị atụ gbasara mmetọ ha, na ihe ịma aka ndị ọzọ ha na-eche ihu. E gosipụtara ya na 2018 Facebook F8 Conference.
Okwu okwuru
[dezie]- Mgbe i tolitere n'ebe olu nwanyi na-adighi adi nma, ihe nile na-emesi echiche ahu ike na anyi amaghi oke.
- Fin - nzuzo Facebook otu ụmụ nwanyị Naijiria BBC 15 June 2017.