Lois Lowry

O sị Wikiquote

Lois Lowry

Lois Lowry (amuru Lois Ann Hammersberg; Maachị 20, 1937) bu onye odee America nke enwetara ihe kariri akwukwo umuaka iri ato na ihe omuma.

Ihe ndị ọkwụrụ[dezie]

  • Eze Christian X, eze Denmark, ji ịnyịnya ya na-agba n'okporo ámá Denmark ma na-efega ndị Denmark. Otu onye agha German sịrị nwa nwoke; "Olee ebe onye nche ya nọ?", Nwa nwoke ahụ wee sị "Denmak niile bụ onye nche ya". Nke a bụ eziokwu.

Edensibia[dezie]

Edemede Lois Lowry na Wikiquote bekee