Lizzy Evoeme

O sị Wikiquote
Lizzy Evoeme
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereLizzy Dezie
aha otutuOvulerie Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Disemba 1942 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Cross River Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie

Lizzy Evoeme (December 1, 1942) nke a makwaara dị ka Ovuleria, bụ onye ome ihe nkieri oge ochie na Naijiria nke rụrụ ọrụ site na 1982 ruo 1993 tupu ọbịbịa. nke Nollywood.

Okwu ndị o kwuru[dezie]

  • Ezi Omume ewerela ọnọdụ. Ihe niile abụghị maka ego.
  • Ọ bụrụ na e nyere gị ọrụ ị ga-eme, chebara ihe ị ga-eme n’ihu ọha na otú ndị mmadụ ga-esi na-ele gị anya n’ihi na ọ bụghị onye ọ bụla ga-ama na ihe ị na-egwu abụghị onye ma ọ bụ ihe ị bụ.
  • Ọ bụrụ na ị chọrọ imere onwe gị aha, meere onwe gị aha ọma.

Njikọ mpụga[dezie]

Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: