Lizabeth (biblical figure)
Ọdịdị
Lizabeth (biblical figure)
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| aha enyere | Elizabeth |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 1. century BCE |
| Ebe ọmụmụ | Hebron |
| Ụbọchị ọnwụ ya | 1. century |
| Dị/nwunye | Zechariah |
| nwa | John the Baptist, Yaḥyā ibn Zakariyyā |
| Ikwu | Mary, mother of Jesus, Jisọs Kraịst |
| Ezinụlọ | Aaron, Levite |
| ọnọdụ canonization | saint |
| Ụbọchị oriri | 5 Novemba |
| ihe omume dị ịrịba ama | Visitation |
| Di na oru | Oziọma Luk, Gospel of James |
Elizabeth, nne Jọn Baptist (ihe dịka narị afọ nke mbụ BC) bụ nne Jọn Baptist na nwunye Zekaraya, dịka Oziọma Luk siri dị.
Okwu O Kwuru
[dezie]- Ma mmụọ ozi ahụ sịrị ya: “Atụla egwu, Zekaraya (Akwụkwọ Nsọ Ọhụrụ)|Zekaraya; nwunye gị Elizabet ga-amụkwara gị nwa nwoke, ị ga-akpọkwa ya Jọn. Ọ gābu-kwa-ra unu ihe-utọ na ihe nātọ utọ, ọtutu madu gāṅuri kwa ọṅu n'ihi ọmumu-ya: n'ihi na ọ gābu onye uku n'anya Jehova. Ọ gaghi-aṅu kwa manya-vine ma-ọbu ihe-ọṅuṅu nke nēko achicha, juputa kwa na Mọ Nsọ, ọbuná tutu amua ya.
- [Oziọma Luke 1:13–15, Zekaraịa (ọnụọgụ Agba Ọhụrụ)|Zekaraịa bụ ndị mmụọ ozi Gabriel letara.]
- Mgbe nke a gasịrị, nwunye ya Elizabet tụụrụ ime, ọ nọkwa na nzuzo ruo ọnwa ise. Ọ sịrị: “Jehova emewo m ihe a. "N'ụbọchị ndị a, o gosiwo amara ya, wepụkwa m ihere n'etiti ndị mmadụ."
- [[Oziọma Luk, 1:24–25]]
- Mgbe Elizabet nụrụ ekele Meri, nwa ahụ maliri n’afọ ya, Elizabet jupụtakwara na Mmụọ Nsọ. O ji oké olu tie mkpu, sị: “Onye a gọziri agọzi ka ị bụ n’etiti ndị inyom, ma ihe a gọziri agọzi ka nwa ị ga-amụ bụ! Ma n'ìhi gini kwa ka amaram utọ, na nne Onye-nwem gābiakutem? Ngwa ngwa olu ekele-gi ruru m nti, nwa di n'afọm we maliri n'ọṅù. Ngọzi na-adịrị nwaanyị ahụ nke kwere na Jehova ga-emezu nkwa ya!”
- ['Oziọma nke Luk, 1:41–45]
- Ma Meri we si, Nkpuru-obim nēto Onye-nwe-ayi,
Mọm we ṅuria nime Chineke, bú Onye-nzọputam. Ngọzi.
N'ihi na Onye di ike emeworom ihe uku; na nsọ ka aha-Ya di.
Ma ebere-Ya di n'aru ndi nātu egwu Ya site n'ọb͕ọ rue ọb͕ọ. Ọ chusawo ndi-npako n'echiche nke obi-ha. na ndi-ọgaranya ka o zilagaworo n'aka efu.
Oyerewo aka Israel orù-Ya aka, na ncheta ebere-Ya;
