Linda Sue Park

O sị Wikiquote

Linda Sue Park Linda Sue Park (amuru Maachị 25, 1960) bu onye odee Korea-Amerika nke bipụtara akwụkwọ akụkọ izizi ya, Seesaw Girl, na 1999. Odela akwụkwọ akụkọ ụmụaka isii na akwụkwọ eserese ise. Ọrụ Park nwetara aha ọma mgbe ọ nwetara nrite Newbery 2002 ama ama maka akwụkwọ akụkọ ya A Single Shard. Odela akwụkwọ nke itoolu na 39 Clues, Storm Warning, nke e bipụtara na Mee 25, 2010.

Okwu ndi okwuru[dezie]

  • Gịnị mere na mpako na nzuzu na-abụkarị ndị enyi?
  • Nmehie e ji ezi obi mee ka ọ ka bụ mmejọ, mana ọ bụ nke ị ga-enwerịrị ịgbaghara onwe gị.

Edensibia[dezie]

[1]