Linda Ikeji

O sị Wikiquote

[[LindaIkeji|Linda Ikeji]

```Linda Ifeoma Ikeji``` bụ onye na-ede blọgụ Naijiria, onye ode akwụkwọ, onye ọchụnta ego na ihe nlere mbụ. A maara ya maka blọgụ ya na akwụkwọ ndị na-ese okwu n'Ịntanet.

Ihe Ndị O kwuru[dezie]

  • Naanị n'ihi na ịnọghị ebe ọha mmadụ kwuru na ị ga-anọrịrị n'oge a na ndụ gị, anaghị eme ka ị nọrọ ọdụ. Ọ na-eme gị 'Ị'."
  • "Otu n'ime ihe ndị na-egbochi anyị inwe obi ụtọ, bụ ilele ndị ọzọ anya na ịchọ ka anyị nọrọ na akpụkpọ ụkwụ ha."
  • “Mgbe ụfọdụ kwụsị ihe ị na-eme na-esi ísì okooko osisi. Ọ nwere ike inyere gị aka ilekwasị anya na ihe dị mkpa ma hụ ihe kacha mkpa.

[1]

Ebenside[dezie]