Lillian Nkosazana Moremi

O sị Wikiquote

Lillian Nkosazana Moremi'Lillian Nkosazana Moremi bụ ihe ndina, ọkà okwu ọha, onye na-ahụ maka mmepe ntorobịa, onye ọchụnta ego na onye na-akwado ikike mmadụ. Amụrụ na Mogoditshane, Kweneng Region na Botswana Lilian Nkosazana Moremi na-enwe mmasị n'ịkwalite ikike ntorobịa na mmepe iji mee ka obodo ụmụ akwụkwọ nwee ike na mbọ iji melite ogo agụmakwụkwọ.

Ihe okwuru[dezie]

  • Anyị bụ ndị na-eme mgbanwe
  • Anyị niile kwesịrị ime ihe n’ụzọ kwesịrị ekwesị.
  • "Ụmụ agbọghọ na-eto eto kwesịrị itinye ego na mmepe nke onwe ha na anyị kwesịrị ịkụziri ụmụ nwanyị karịsịa n'ime ime obodo ndị na-aghọtachaghị ihe ruuru ha."
  • Chọpụta ihe ịma aka na mpaghara gị wee hụ otu kacha mma ị ga-esi nyere aka.


Okwu mepụta[dezie]