Jump to content

Lillian Dube

O sị Wikiquote

Lillian Dube bụ Onye South Afrịka, A mụrụ ya na Seputemba 30 1945, Ọ na - eme ihe nkiri. A mara ya nke ọma maka ihe nkiri "Generation " nke omere dika " Masebobe"

Okwu ndị okwụrụ

[dezie]
  • Mgbe m tolitere, ndị enyi m na-ewega uwe ha n'ebe ana asụ akwa ma nye ndị enyi ha nwoke akwụkwọ aga eji kwụ ụgwọ.Nna m nwụrụ mgbe m dị afọ iri,nanị onye na-enye m ihe m maara bụ nne m, n'ihi ya, m tolitere na m maara na ndị nne na-arụ ọrụ, n'ihi ya, m na-arụ ọrụ mgbe nile.
  • Ugwu di na ọrụ

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: