Lesley Nneka Arimah

O sị Wikiquote

Lesley Nneka Arimah

Lesley Nneka Arimah (amụrụ 13 Ọktoba 1983) bụ odee Naijirịa, bụrụkwa onye mmeri nke 2015 Commonwealth Short Story Prize maka Africa. A kọwawo ya dị ka "onye na-akọ akụkọ nwere nkà nke nwere ike iji naanị ahịrị mkparịta ụka ole na ole mepụta mmekọrịta niile" na "olu ọhụrụ nwere ụfọdụ ike ịdịgide."

Ihe ndị Okwuru[dezie]

  • Ụmụ agbọghọ ndị nwere ọkụ n'ime afọ ha ga-agbalisi ike ịñụ mmiri n'olulu mmiri ruo mgbe ire ọkụ ga-anwụ. Ma ire m kpalitere n:agbanyeghị. M batara wee tụfuo ihe nke m.
  • Mgbe Enebeli Okwara zipụrụ nwa ya nwaanyị n’ụwa, ọ maghị ihe ụwa na-eme ụmụ nwaanyị. Ọ maghị ngwa ngwa ọ ga-esi kwọpụ igirigi n’ahụ́ ya, otú a ga-esi laghachikwute ya n’udi gbawara agbawa, mgbe ewepuwo kwara ahụ ya nke mara mma.
  • Agaghị m ajụ onye na-edetụghị nri ọnụ ma ọ chọkwuru nnu.
  • I kwesịghị ịdị na-egbochi mmadụ inwe mmetụta nke ihe isi ike sitere n'okike. Nke ahụ bụ ihe ịbụ mmadụ pụtara.
  • Nke a bụ oge mbụ nwa agbọghọ ahụ ghọtara na ụwa chọrọ ihe ọzọ karịa ihe ọ bụ. Ọ na-ewute ya ụbọchị ole na ole . . . .ma mgbe ahụ ọ ga-alaghachi, mana ọ na-eji ntakịrị ìhè.
  • Ọ na-adịrị ụfọdụ ndị mfe ịdị mma mgbe ha na-aga nke ọma ma ha enweghị obi ike maka ihe isi ike.

Ebensidee[dezie]

Njikọ Mpuga[dezie]