Gaa na ọdịnaya

Lesego Motsumi

Sitere na Wikiquote
Lesego Motsumi
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBotswana Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1964 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya9 Jenụwarị 2023 Dezie
Ụdị ọnwụaccidental death Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Tswana language Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, minister Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of Botswana, Minister of Health of Botswana, Minister of Health of Botswana, Minister of Transport and Communications Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Botswana Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOnye Kraịst Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie

Lesego Motsumi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Botswana. Motsumi bụ Minista Ahụike ruo Nọvemba 2004, mgbe ọ ghọrọ Minista Ọrụ na Ụgbọ njem. Na ngbanwe kabinet nke 2008, emere na nhọpụta nke onye isi ala Ian Khama, Motsumi laghachiri n'ọkwa ochie ya dị ka Minista Ahụike.


Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Ikpe na-ezighị ezi kacha njọ bụ enweghị ike inweta nlekọta ahụike ziri ezi. Anyị kwenyere na anyị ga-arụ ọrụ dị mkpa maka atụmatụ ahụike ọ bụla, na ụmụ amaala na-ahụ maka ahụike nke onwe ha na nke ndị obodo ha.
  • Mmetụta dị na ndị nọọsụ ịhụ ka ọtụtụ ndị ọrịa na-anwụ na-agbawa obi, Ọ bụrụ na eleghara mkpa uche na mkpa mmụta nke ndị nlekọta anya, ha nwere ike imetụta irè ha na ntụkwasị obi na omume nlekọta ha, ya mere ọ dị mkpa ka e lebara ha anya.
    • Lesego Motsumi, Ewepụtala akwụkwọ ntuziaka ọhụrụ e mere iji nyere ndị ọrụ ahụike aka ịnagide mmetụta nke HIV/AIDS. na Botswana. Ewepụtara akwụkwọ ntuziaka ndị na-enye nlekọta, (5 Eprel 2004') eweghachite 8 Nọvemba 2021

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: