Jump to content

Lerato Moloi

O sị Wikiquote

Lerato Moloi

  • Lerato Moloi, bụ ihe nlere na onye na-eme ihe nkiri, amụrụ na Mee 6th, 1982, wee bụrụ onye ama ama dị ka onye ihu ojii mbụ banyere na akara ulo ịchọ mma bụ Elizabeth Arden.

Okwu ndị okwụrụ

[dezie]
  • Mụ onwe m, emechaala nweta ume na obi ike ikwu okwu na ịchọ ikpe ziri ezi,"

Lerato Moloi chọrọ ikpe ziri ezi maka ebubo idina mmadụ n'ike site n'aka onye na -eme ihe ọchị bụ Nokuthula Ngcobo, 07 Ọgọst 2020. eweghachiri 13 Nọvemba 2023.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: