Gaa na ọdịnaya

Leila Anderson

Sitere na Wikiquote

Leila Anderson (amụrụ 1984) bu onye omenka si mba South Africa nke oru ya bụ ime ihe nkiri, ihe onyonyo na ihe ngosi. Mmekọrịta na-agba n', ihu nke ya na onye omenkà Dutch Stan Wannet ewepụtala ọtụtụ ọrụ nrụnye ndụ n'ime afọ abụọ gara aga. Ọ bụ onye nkuzi nwa oge na arụmọrụ nke oge a na Mahadum Cape Town.

Okwu Ndị O Kwuru

[dezie]
  • Ana m ese ihe, na-edekwa ihe ma na-arụ ọrụ na omume mmekọ iji nyochaa ụwa gbaa gburugburu ma nke dị m nso.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: