Leah Namugerwa

O sị Wikiquote


Leah Namugerwa[dezie]

Leah Namugerwa (amụrụ 2004) bụ onye ntorobịa na-akwado ihu igwe na Uganda. A maara ya maka iduzi mkpọsa ịkụ osisi na maka ịmalite akwụkwọ mkpesa iji manye mmachibido iwu akpa rọba na Uganda.

Ihe ndi okwuru[dezie]

Echere m na ndị ọgbọ m na-abịa ime mkpesa n'ihi na ha maara na ha nwere oke aka n'ọdịnihu anyị na ha na-agbalị ịlụ ọgụ maka ya.

Ebenside[dezie]

https://www.dw.com/en/quote-of-the-week/a-52282050