Gaa na ọdịnaya

Lea Michele

Sitere na Wikiquote
Lea Michele na 2015

Lea Michele Sarfati (amụrụ̀ na August 29, 1986) bụ ome ihe nkiri na onye n'agụ egwu si Amerika.

Ihe ndị Okwuru

[dezie]
  • A nọm n'etiti ị bụ onye n'asọ anụ. A nam asọ ọtụtụ ihe. Echem ọ ga aka mma ige ahụ gi ntị,ịmara ọdịdị ahụ gi,mara ihe ọ chọrọ ka irie.Ya mere asọrọm iri anụ ihe rụrụ afọ abụọ. … Otú osila dị, ihe gbasara ịbụ onye n'asọ anụ bụ ihe siri ike. Ma ị ga eme ihe ichere na ọ kaara gi mma,ihe ikwenyere na ya na ihe ahụ gi n'ekwu na ọ chọrọ. Ọ ga aka mma mmadụ ime Ihe dị ha mma, tụmadi ihe kaaram mma agaghị abụ ihe dịkwa onye ọzọ mma.Mana dị ka m si kwuo,mee ihe ga enye gị ọṅụ ma ọbu afọ ojuju.
[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:

Lea Michele na wikikwotu bekee