Ladi Dosei Kwali

O sị Wikiquote

Ladi Dosei Kwali ( a mụrụ ya na afo puku na narị iteghte narị abuo na ịse) bụ ọkpụite Naịjịrịa. A mụrụ Ladi Kwali n'obodo Kwali nke dị na mpaghara Gwari dị na Ukwu Hausa, ebe ọkpụite bụ ọrụ ụmụ amaala n'etiti ụmụ nwanyị. Ọ mụtara ịkpụ ite mgbe ọ bụ nwata site n'aka nne nne ya.

Kwọtụ[dezie]

Nrụtụaka[dezie]

Njikọ mpụga[dezie]