Kofo Akinkugbe

O sị Wikiquote

Kofo Akinkugbe

kofo Akinkugbe Kofo Akinkugbe gụrụ mgbakọ na mwepụ na mahadum Lagos. Mgbe ọ jesịrị ozi na Nigerian Youth Service Corps, ọ rụrụ ọrụ na ụlọ ọrụ ụlọ akụ afọ iri na abụọ, malite na International Merchant Bank, nke Nigeria jikọrọ aka na First National Bank of Chicago, ma mesịa rụọ ọrụ na ụlọ akụ Chartered.

Ihie Ndị Ọkwụrụ[dezie]

  • "Ihe ọ bụla ị na-eme, mee nke ọma. Ị maghị onye na-ele gi".

[1]

Ebenside[dezie]