Jump to content

Knut Hamsun

O sị Wikiquote

Knut Hamsun Knut Hamsun (Ọgọọst 4, 1859 – Febụwarị 19, 1952) bụ onye odee Norway. Ọ bụkwa onye nwetara onyinye Nobel Lauret

Okwu ndị Okwụrụ

[dezie]

[[Faịlụ:Hamsun bldsa HA0341.jpg|thumb|N'oge agadi./ okenye * Anyị dị ka ogbe akwụkwọ ozi mmadụ zitere. Anyị anọghịzi na n'oge gara aga],anyị erutela.


  • Enweghị m enyemaka ọbụla.eji m nwayọ na - agabiga,na-elegide anya n'uko ụlọ. N'ikpeazụ, etinyere m mkpịsị aka m n'ọnụ wee ṅụọ ya. Ihe malitere ịkpali n'ụbụrụ m, ụfọdụ chere n'ebe ahụ na-achọsi ike ịpụ, echiche ara na-atụ egwu: gịnị ma ọ bụrụ na m ata ahụhụ? Ma n’egbughị oge, agbachiri m anya m wee kechie ezé m ọnụ. M wulitere. E tete ra m.https://en.wikiquote.org/wiki/Nothing.


    • Agụụ (1890), p. 110 na ntụgharị Robert Bly.


  • ịhụnanya wee bụrụ mbido ụwa na-achị ụwa, ma ụzọ niile bụ sọ okooko osisi na ọbara, okooko osisi na ọbara.
  • N'oge agadi... anyị dị ka ogbe akwụkwọ ozi mmadụ zitere. Anyị anọghịzi n'oge gara aga, anyị erutela.
    • Ndị na-awagharị (1909)


  • E rughị m ikwu okwu n'olu dara ụda banyere Adolf Hitler ]], ndụ ya na omume ya adịghịkwa akpọ maka mkpali uche. Ọ bụ dike, dike mmadụ, onye na-ekwusa ozi ọma nke ikpe ziri ezi maka mba niile. Ọ bụ onye na-eme mgbanwe nke usoro kachasị elu, na akụkọ ihe mere eme ya bụ na o biri n'oge obi ọjọọ na-enweghị atụ, nke mere ka ọ daa n'ikpeazụ. Ya mere, ndị nkịtị Western Europe agaghị eso nzọụkwụ ya. Anyị onwe anyị, ndị na-eso ụzọ ya, na-ehulata isi anyị maka nwụrụ ya.
    • Ihe ncheta maka [[1]], Aftenposten' (7 Mee 1945).

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: