Kemi Adeosun

O sị Wikiquote

Kemi Adeosun Kemi Adeosun (amụrụ 9 Maachị 1957) bụ onye bụbu minista na-ahụ maka ego na Naijiria bụ onye nọ n'ọchịchị n'etiti 11 Novemba 2015 ruo 14 Septemba 2018. Ọ bụkwa onye bụbu onyeisi oche nke Board of African Export-mport Bank.

Ihe ndị ọkwụrụ[dezie]

  • Ọ bụrụ na ị nọgide na-arụ ọrụ ma ị gwaghị ndị mmadụ ihe ị na-eme, obi agaghị adị ha mma.
  • Ọ bụrụ na anyị na-azụ onwe anyị karịa ibubata nri, anyị ga-emepụta ọrụ! Anyị ga-emepụta akụ na ụba.

Edensibia[dezie]

Edemede Kemi Adeosun na Wikiquote bekee