Kelis

O sị Wikiquote


Kelis[dezie]

Kelis Rogers (amuru Ọgọst 21, 1979), onye na-eme dị ka Kelis, bụ onye America na-abụ abụ na onye na-ede abụ.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Nri putara udi ndu; anọgidesi ike n'ụzọ anyị si emeso onwe anyị.
  • Ịbụ ezigbo nwanyị siri ike pụtara iji ihe niile Chineke na-enye gị mee ihe. Ndị mmadụ na-asị m, 'Ị bụ nwanyị siri ike, gịnị mere i ji yi bikini n'ihu magazin ahụ?' A na-aghọtahie ịbụ nwanyị siri ike ka ọ bụrụ ihe ọjọọ na ihe jọrọ njọ.
  • Tukwasa obi mmuo mbụ gị.


Ebenside[dezie]

https://www.azquotes.com/author/51951-Kelis