Gaa na ọdịnaya

Kcee

Sitere na Wikiquote

Kcee

[dezie]

Kingsley Chinweike Okonkwo, nke a maara dị ka Kcee, bụ onye Naịjiria na-abụ abụ na onye na-ede abụ. Ọ bụbu onye otu Hip Hop duo a na-akpọ Kc Presh. Ọ sitere n’Amaputu, Uli, dị n’okpuru ọchịchị Ihiala na steeti Anambra. Ugbu a, ọ nwere nkwekọrịta ndekọ na Five Star Music, ma bụrụ otu n’ime ndị a ma ama na egwu Naịjiria.

Okwu ndị okwurụ

[dezie]
  • "Enyela ihe gara aga gị ike ịkọwa ọdịnihu gị, n’ihi na ọdịnihu gị nwere ike ịdị ukwuu ma dị mma karịa ụnyaahụ na taa."
Owogram
  • "Ndina n'ike bụ naanị mpụ onye a tara ahụhụ bụrụ onye ebubo."
Owogram
  • "Ọ gaghị ekwe omume ruo mgbe i mere ya."
Owogram

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: