Kayla Barron

O sị Wikiquote

Kayla Barron

Kayla Barron in 2021

Kayla Barron (amụrụ 19 Septemba 1987) bụ onye Amerika na-ahụ maka agha okpuru mmiri, injinia na onye na-enyocha mbara igwe.

Okwu ndị o kwụrụ[dezie]

  • N'agbanyeghị na anyị ga-anọ ebe a (na International Space Station) n'afọ a (2021), anyị nwere ezinaụlọ anyị. Yabụ echere m na anyị ga-emepụta ụfọdụ omenala anyị, anyị ga-enwe ike ịgwa ezinụlọ anyị nọ n'ala okwu.

Njikọ Mpuga[dezie]