Katherine Johnson

O sị Wikiquote

Katherine Johnson (née Coleman; amụrụ n'Ọgọst 26, 1918 nwụọ na February 24, 2020) bụ onye ọkammụta na mgbakọ na nwepụ nke mba Amerika nke mgbakọ na nwepụ nke ọbital mekaniks ya dika onye ọrụ NASA mere ka U.S crew spaceflights nwee isi.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • "Na mgbakọ na nwepụ, ọ bụrụ na-ịnwetaghị ya, ị daala ya."[1]
  • "Obi tọrọ m ụtọ mgbe Apollo Mission gara nke ọma"[2]
  • "Hụ ihe ị na-eme n'anya, ị ga-eme nke ọma"[3]
  • "A naghị m enwe echiche ileda ọnwe m anya. Enwebegị m ya. A di m mma dika onye ọbụla, mana akaghị m mma"[4]

Ebemsidee[dezie]